|
sentence: 'Ipob pụtanụ tụọ vootu ka ụnụ chụpụ ndị ọchịchị ọjọ' - Ohaneze Ndigbo 'Ipob <person> Ohaneze <person> Ndigbo <organization> |
|
sentence: Nigeria Elections 2019 : Ihe ise bụ ọgbaraigbogharị merela Nigeria <organization> 2019 <location> |
|
sentence: Aboubakar Kamara agaala Yeni Malatyaspor Kamara <person> Yeni <person> Malatyaspor <organization> |
|
sentence: Ọ na - ete ntecha etu o siri masị ya |
|
sentence: Akwụkwọ ozi , ọnụ na - ekwuchitere ya bụ Angel Ureña zigara ụlọọrụ Thisday kwuru na ya bụ njem aghaghị ịnwe ntụpọ ndọrọndọrọ ọchịchị . Ureña <person> Thisday <person> |
|
sentence: Clinton sị na ya agaghịkwa abịa Naijiria dịka ọkwadoburu Naijiria <organization> |
|
sentence: Onye ọbụla meriri na ntuliaka a kwesịrị ime ihe a hụrụ anya banyere enweghị ọkụ latrik , mpụ na nrụrụaka , ọnọdụ nchekwa obodo nakwa akụnaụba obodo . |
|
sentence: N'agbanyeghi na a mabeghi ya ikpe , a na - ekwu na e nwereike ịtụ ya nga mkpụrụọka ga - eme ka ọ nọgide n'ụlọmkpọrọ ruo oge ọnwụ ya . |
|
sentence: Ụwa niile , ọ kachasị ndị egwuregwu bọọlụ na - amasị pụtara ịgosi obi ntiwa ha dịka achọtara ozu Emiliano Sala bụ onye ọgba bọọlụ mba Ajentina nọ n'ime ụgboelu dara mmiri na mgbede tọọzde . Sala <person> Ajentina <organization> mgbede <location> |
|
sentence: Ọ hapụru otu egwu bọọlụ ndị mba Spen . Spen <organization> |
|
sentence: Atiku Abubakar ga - agbaghara ndị zuru ego Naịjirịa Abubakar <person> Naịjirịa <organization> |
|
sentence: Onweghi onye nwụrụ n'ime ọkụ tanka agbara ọkụ na Legọọs Legọọs <organization> |
|
sentence: BBC Igbo gbara onye ọrụ Rochas , Ebere Nzewuji ajụjụọnụ mana o kwuru na ọ dịka Ibeawuchi natara ndị iro Rochas ego ka o kwuo ihe ndị ahụ niile . BBC <person> Nzewuji <person> |
|
sentence: Ọ bụkwa onye ọkaiwu n'ụlọikpe kachasị na Naịjirịa . n'ụlọikpe <person> kachasị <organization> Naịjirịa <organization> |
|
sentence: BBC Igbo agbaala otu afọ , BBC <person> |
|
sentence: O bokwara ndị na - achị mpaghara ọwụwa anyanwụ ebubo na ha chọrọ igbu ya n'afọ gara aga , so mee o ji gbaa ọsọ , gaa lekọta onwe ya n'ahụ ọ merụrụ . |
|
sentence: Joe Igbokwe nke APC na Ugochukwu Ikeakor nke PDP akpọọla Ndigbo oku ka ha pụta tụọ vootu ụbọchị ntuliaka iji kwado mwulite Alaigbo . Igbokwe <person> APC <person> Ikeakor <person> PDP <person> |
|
sentence: Otu ụlọ ebe a na - akwado ime ntuliaka alaala n'ọkụ gbara ya taa . taa <location> |
|
sentence: Ọchịchị ya ga - ebido n'ọgbakọ nke iri atọ na abụọ nke a na - eme n'isi obodo Ethiopia bụ Addis Ababa . Ethiopia <organization> Addis <organization> Ababa <location> |
|
sentence: Abia fuel explosion : Ọkụ gbagburu ndị bi n'ụlọ m - Chuks benson Abia <organization> benson <person> |
|
sentence: E chere na a nwụchiri ya maka akpa ego e si Abuja ebuga Legos nke ndị ngalaba EFCC kpụghere mana o dobeghi anya ma nnwụchi a o metụtara ọrụ ya n' achụmnta vootu Atiku . Abuja <organization> Legos <organization> EFCC <person> |
|
sentence: Nyigharị ntuliaka e kwesịrị ime n'ụbọchị 16 nke Febrụwarị 2019 , mere ka ụfọdụ ndị mmadụ malite ịchọ ụzọ ha si agbaga Kanada . n'ụbọchị <location> Kanada <organization> |
|
sentence: Ndigbo ejikọọla ọnụ katọọ iji ndị agha mee ntụliaka |
|
sentence: Ndị agha Naịjirịa juru oge e mere ntuliaka gọvanọ n'Osun steeti Naịjirịa <organization> n'Osun <organization> steeti <location> |
|
sentence: Na nkọwa ya otu onye na - alụ ọgụ maka ikike dịrị onye bụ Ọkaiwu Ifeanyịi Ulumma gwara BBC na ihe ụfọdụ na - eme na Naijiria ugbua ezuorola ndị mmadụ ịtụ uche na a ga - eji ndị agha mee ntuliaka na - abịa . Ulumma <person> BBC <person> Naijiria <organization> |
|
sentence: Buhari nọ n'isi gọọmentị mpụ na nrụrụaka - Saraki |
|
sentence: Ọ bụ ọkammụta n'ihe gbasara asụsụ nakwa onye ọnụ na - eru n'okwu n'ihe gbasara agụmakwụkwọ . |
|
sentence: Egbe ndị a rụrụ n'ụlọ so n'ihe ndị na - akwalite izu ohi nakwa mwakpo ndị mmadụ na mba Gana . Gana <organization> |
|
sentence: Otu n'ime ha bụ mmiri Mmahi nke a kpọrọ """" Ebonyi salt lake """" n'olu bekee . Ebonyi <organization> |
|
sentence: Ụmụnwaanyị na - arụbụ ọrụ na mbụ , mana o nwere ụfọdụ ọrụ ha anaghị arụ . |
|
sentence: Otu Flying Eagles nke Naịjirịa anarala ngalaba CAF ikike iyi mgbaaka ojii iji kwanyere Taiwo Ogbunjobi ugwu dịka ha na - akwado izute mba Mali n'asọmpị iko mba Afrịka . Naịjirịa <organization> CAF <person> Ogbunjobi <person> Mali <organization> Afrịka <organization> |
|
sentence: Oru na Igbo BBC Igbo agbaala otu afọ na mgbasa ozi taa . BBC <person> taa <location> |
|
|