sentence: Presnel Kimpembe ji ha gbachara ọnụ ma gbaa aka ahịa , n'ihe bụ goolu mbụ ọ na - enyere ndị PSG . Kimpembe <person> PSG <person> | |
sentence: Onye kachasị enwe ego n'ụwa bụ Jeff Bezos kwuru na ụlo ntaakụkọ National Enquirer yiri ya egwu na ha ga - agba ihe o jiri bụrụ nwoke n'anwụ ma ọ gwaghị ọha okwu masiri ha . Bezos <person> National <person> Enquirer <organization> | |
sentence: Usoro ị ga - eji bụrụ onyeisiala Naịjirịa Naịjirịa <organization> | |
sentence: Kirie ihe nkiri a ka ịchọpụta . | |
sentence: Flying Eagles nke Naịjirịa ji ọkpụ goolu otu asataghị merịe mba Nije mgbe ha zutere ụnyaahụ n'asọmpị akpọrọ Under 20 African Cup of Nations . Naịjirịa <organization> Nije <organization> ụnyaahụ <location> | |
sentence: Ọ gara n'ihu kwuo na ha ewegarala ndị uweojii na ụlọọrụ na - agbanyụ ọkụ ozi , ndị maliterela nyocha . | |
sentence: Otu ụlọ ebe a na - akwado ime ntuliaka alaala n'ọkụ gbara ya taa . taa <location> | |
sentence: Gọọmenti mba US mechiri n'izu gara ga maka na ndị sineti akwadoghi bọjetị ha US <organization> | |
sentence: Otu onye anwụọla n'ọgbaghara sọ ndọrọndrọ ọchịchị na mba Senegal dịka ha na - akwado ime ntuliaka ọkwa onyeisiala . Senegal <organization> | |
sentence: Ụmụ Igbo unu adịla njikere maka mkparịtaụka ga - adị n'etiti onye ndu ndị otu Ipob bụ Nnamdi Kanu na BBC Igbo n'ụbọchị Mọnday na - abịa ? Ipob <person> Kanu <person> BBC <person> n'ụbọchị <location> | |
sentence: Nwaanyị agba ọhụrụ ga - akwado , n'eti ka ọnwa , see onwe ya foto , tinye ya n'akara soshal midia ya . | |
sentence: Otu Transparency International kwuru ụbọchị Tọọzde na obi na - eti ha na a ga - ekpoju ndịagha na ntuliaka na - abịa . Transparency <person> International <organization> ụbọchị <location> | |
sentence: Ọchịchị ya ga - ebido n'ọgbakọ nke iri atọ na abụọ nke a na - eme n'isi obodo Ethiopia bụ Addis Ababa . Ethiopia <organization> Addis <organization> Ababa <location> | |
sentence: Cheta na nso nso a , Oby Ezekwesili gwara ọkwọụgbọ """" kwụsị , ka ọ pụọ """" n'ọnwa Jenụwarị afọ a . Ezekwesili <person> n'ọnwa <location> | |
sentence: Gee nkeji a ebe a : | |
sentence: Gere akụkọ BBC Igbo na nkeji ebe a : BBC <person> | |
sentence: Transparency International : A ga - ekpoju ndịagha na ntuliaka na - abịa Transparency <person> International <organization> | |
sentence: Ha kporo okwu a na mkparịtaụka ha na BBC Igbo nwere na Facebook n'ubọchị Fraide . BBC <person> Facebook <person> n'ubọchị <location> | |
sentence: Ulumma gara n'ihu kwuo na okwu Onnoghen nakwa na onyeisiala Muhammadu Buhari bụ ọchịagha sokwa azọ ọkwa ọchịchị soro bute egwu ahụ . Buhari <person> | |
sentence: Otu n'ime ha bụ mmiri Mmahi nke a kpọrọ """" Ebonyi salt lake """" n'olu bekee . Ebonyi <organization> | |
sentence: Ọ bụ onye Enugwu steeti . Enugwu <organization> steeti <location> | |
sentence: Ọkaibe na bọọlụ ụmụnwaanyị bụ Asisat Oshola eferela otu egwu bọọlụ Barcelona . Oshola <person> Barcelona <person> | |
sentence: Otu ndịagha Naijiria nke 134 Artillery regiment di n'Obinze na steeti Imo , anwuchiela umuokorobia ano bu ndi Soja adigboroja . Naijiria <organization> 134 <person> Artillery <organization> regiment <organization> n'Obinze <organization> steeti <organization> Imo <location> | |
sentence: Onye na - azọ ọchịchị n'okpuru pati PDP bụ Atiku Abubakar tinyekwara ọnụ n'atụmatụ ndọtị aka a emere ntụliaka a . PDP <person> Abubakar <person> | |
sentence: Aboubakar Kamara agaala Yeni Malatyaspor Kamara <person> Yeni <person> Malatyaspor <organization> | |
sentence: Taiwo Ogbunjobi , onye bụbu odeakwụkwọ ukwu otu NFF nwụrụ ụbọchị Monde ka ọ rịachara ahụ obere oge . Ogbunjobi <person> NFF <person> ụbọchị <location> | |
sentence: 'Ọ ka mma inye amnesty' karịa ị na - egbu oge n'ụlọikpe' - Ndị ọkaiwu | |
sentence: Otu Egwuregwu bọọlụ Mancity na Chelsea ga - akwata ya na mgbede taa bụ Febụwarị iri n'asọmpị Premier league . Mancity <person> Chelsea <person> mgbede <location> Febụwarị <location> | |
sentence: Lee etu o si gaa ebe a : Etu ndị mmadụ si nabata Onyeisiala Buhari na Lagos Lagos <organization> | |
sentence: Chelsea ji nkata buru goolu Chelsea <person> | |
sentence: Otu Tottenham zuru ike n'ahụ ndị Leicester City ka ha ji ọkpụ atọ a satara otu merie ha mgbe ha zutere na Premier League . Tottenham <person> Leicester <person> City <organization> | |
sentence: Sarah Jubrin zọrọ n'afọ 2011 , ebe Comfort Oluremi Sonaiya zọrọ n'okpuru otu pati KOWA na 2015 . Jubrin <person> n'afọ <location> Oluremi <person> Sonaiya <person> KOWA <person> 2015 <location> | |