sentence: Onyeisi ndị Inec ngalaba Anambara bụ Nwachukkwu Orji kwuru na ndọhachi azụ bere abalị ole na ole gara aga agaghị emtuta ntuliaka Satode . Inec Anambara Orji Satode sentence: 'Ipob pụtanụ tụọ vootu ka ụnụ chụpụ ndị ọchịchị ọjọ' - Ohaneze Ndigbo 'Ipob Ohaneze Ndigbo sentence: Ndọrọ onye ga - eji aha APC azọ ọkwa gọvanọ n'Enugu Steeti dị n'etiti Ayogu na Ogara . APC n'Enugu Steeti sentence: Mana ugbua , ha na - anwale ụdị agwa sọrọ ha , site na isi na - acha ọbara ọbara ruo na nke na - acha edo edo , ha achọghị ịma . sentence: Ọ na - azọ ọkwa onyeisiala n'okpuru pati Mass Action Joint Alliance ( MAJA ) ma bụrụkwa onye na - efe ọkọrọtọ ndị """" Coalition of United Political parties ( CUPP ) """" na ntuliaka 2019 . Mass Action Joint Alliance MAJA Coalition of United Political parties CUPP 2019 sentence: Ụmụnwaanyị na - arụbụ ọrụ na mbụ , mana o nwere ụfọdụ ọrụ ha anaghị arụ . sentence: 'Ọ ka mma inye amnesty' karịa ị na - egbu oge n'ụlọikpe' - Ndị ọkaiwu sentence: Nzukọ Trump na Kim Jong - Un mere ya mbụ ndị isiala mba Amerịka na Nọt Koria ga - ezukọ Jong - Un Amerịka Nọt Koria sentence: Ndị agha na ndị Biafra : Biafra sentence: Gee nkeji a ebe a : sentence: Lee etu o si gaa ebe a : Etu ndị mmadụ si nabata Onyeisiala Buhari na Lagos Lagos sentence: Obi ụtọ juru ụmụakwụkwọ mahadum afọ dịka otu jikọtara ndị nkuzi ha bụ ASUU akwụsịla abụbọ ọrụ ha bidoro kemgbe ọnwa atọ . ASUU ọnwa sentence: Oge ima akwa n'obi nọrọ n'ụlọ agafeela . sentence: Onye ọzọ akpụpụkwara ụlọikpe maka ebubo mpụ bụ onyebụbụ ode akwụkwọ gọọmentị bụ David Babachir Lawal . Babachir Lawal sentence: Oshoala abanyela otu egwu bọọlụ Barcelona Barcelona sentence: Gere ihe ndị ọzọ o kwuru ebe a : sentence: Ndị Naịjirịa ga - aga n'ihu ịhọpụta onye ga - abụ onyeisiala n'ime afọ anọ ọzọ na - abịa . Naịjirịa sentence: Ka ọ kwụ ugbua , BBC Igbo na Nnamdi Kanu bụ onyeisi Ipob ga - enwe mkparịtaụka n'ụbọchị iri na abụọ nke ọnwa Febụwarị afọ 2019 , bụ Mọnde . BBC Kanu Ipob n'ụbọchị Mọnde sentence: Esha Gupta bụ onye na - anọchite otu Arsenal Gupta Arsenal sentence: Onye na - azọ ọchịchị n'okpuru pati PDP bụ Atiku Abubakar tinyekwara ọnụ n'atụmatụ ndọtị aka a emere ntụliaka a . PDP Abubakar sentence: Sarah Jubrin zọrọ n'afọ 2011 , ebe Comfort Oluremi Sonaiya zọrọ n'okpuru otu pati KOWA na 2015 . Jubrin n'afọ Oluremi Sonaiya KOWA 2015 sentence: Asup gbara abụbọ ọrụ kemgbe ọnwa Disemba afọ 2018 iji gosi iwe gbasara emezughị nkwekọrịta ha na gọọmenti etiti nke afọ 2009 nakwa nke 2017 ; akwụghị ha ụgwọ kwesịrị ha , ịta ụfọdụ ndị otu ha ahụhụ nakwa ihe ndị ọzọ . Asup ọnwa afọ 2017 sentence: O bokwara ndị na - achị mpaghara ọwụwa anyanwụ ebubo na ha chọrọ igbu ya n'afọ gara aga , so mee o ji gbaa ọsọ , gaa lekọta onwe ya n'ahụ ọ merụrụ . sentence: Ndị otu ọrụ nchekwa niile nọ n'Imo steeti nke gụnyere ndị uweojii , haziri emume a . n'Imo steeti sentence: Anthony Martial na Jesse Lingard merụrụ ahụ n'ọkara mbụ , mere ka ewepụ ha . Martial Lingard sentence: Juan Guaido echiele onye ya onyeisiala ma nweta nkwado n'aka mba Amerịka na ụfọdụ mba ndi ọzọ ka ọ nọ na njem ịbụrụ onyeisiala ejighi itu vootu tinye n'ọkwa . Guaido Amerịka sentence: N'ozi Edegbe Odemwingie bụ osote onye na - ahụ maka mgbasa ozi na APC zitere BBC , ha sị na ha nwere ncheckwube na ụlọ ikpe mkpegharị ga enye ha arịrịọ ha riọrọ ma mee Maazi Eze onye ga - azọ ọchịchi n'okpuru APC n'Enugwu . Odemwingie APC BBC APC n'Enugwu sentence: n'ụlọọgwụ makana ọ merụrụ nnukwute ahụ . sentence: N'aka ọzọ , ụlọomeiwu Sineti akpọpụla gọọmenti etiti ụlọikpe ka ha were ọsọ were ije kpọchite Onnoghen bụ onye bụbụ onyeisi ndị okaikpe na Naịjirịa . Naịjirịa sentence: Wole Soyinka ajụla Buhari , jụ Atiku Soyinka sentence: Ọ naghị ama akwa , ọ na - eyi chebiriọdụ anọ n'ulọ sentence: Ndị na - azọ ọkwa gọvanọ n'Imo steeti ebinyela aka n'akwụkwọ udo , ebe ha kwenyere na udo ga - achị na ntuliaka na - abịa . n'Imo steeti